world-service-rss

BBC News Ìgbò

Lee ihe mahadum Madonna chọrọ ime ụmụakwụkwọ nọọsụ mere ihe nkiri e dere ‘Arịakwala ahụ maka na ọ bụ ndị Gen-Z juru n’ụlọọgwụ’

Lee ihe mahadum Madonna chọrọ ime ụmụakwụkwọ nọọsụ mere ihe nkiri e dere 'Arịakwala ahụ maka na ọ bụ ndị Gen-Z juru n'ụlọọgwụ'

Sọndee, 4 Ọktoba 2026 na 13:38:57

Akụkọ a bụ nke na-eme n’etiti ụmụakwụkwọ noosu ụlọọakwụkwọ ha bụ mahadum Madonna chọrọ ịchụ maka onyonyo ha mere na-ese okwu. Ụmụakwụkwọ nọọsụ ahụ dere n’onyonyo ahụ “arịakwala ahụ maka na ọ bụ ndị Gen-Z juru n’ụlọọgwụ.

INEC adọọla aka na ntị maka ‘Portal’ adịgboroja mara ọkwa ibido ndebanye aha ndị chọrọ itu vootu na Nigeria niile

INEC adọọla aka na ntị maka 'Portal' adịgboroja mara ọkwa ibido ndebanye aha ndị chọrọ itu vootu na Nigeria niile

Sọndee, 4 Ọktoba 2026 na 10:18:25

Nke a bụ maka akụkọ ‘Portal’ adịgboroja mara ọkwụ kwuo na ụlọọrụ INEC ga-ebido ndebanye aha ndị chọrọ ịtụ vootu nakwa ihe ụlọọrụ INEC kwuru banyere ya.

Ọ bụ onyike ka osote ọkwọụgbọelu jiri wakpoo ọkwọụgbọelu – Ọkaiwu mba UAE

Ọ bụ onyike ka osote ọkwọụgbọelu jiri wakpoo ọkwọụgbọelu – Ọkaiwu mba UAE

Satọdee, 3 Ọktoba 2026 na 15:02:45

Ụgbọelu ahụ si Dubai na-aga Tel Aviv bu mmadụ karịrị otu narị na iri asaa (170), eferuola 17,000ft (5,200m) n’ime elekere abụọ na ọkara njem ahụ malitere tupu ndị njem ejisie ike napụ onye mwakpo ahụ ike ma chịkwaa ụgbọelu ahụ.

E liela ozu omee ihe nkiri ama ama bụ Olu Jacobs na Lagos

E liela ozu omee ihe nkiri ama ama bụ Olu Jacobs na Lagos

Fraịdee, 2 Ọktoba 2026 na 17:12:14

Akụkọ maka olili ozu omee ihe nkiri ama ama bụ Olu Jacobs na Lagos.

Aguleri na Umuoba Anam: Ndị ọnụ na-eru n’okwu etinyela anya n’ọgbaaghara dapụtara n’etiti obodo abụọ ahụ

Aguleri na Umuoba Anam: Ndị ọnụ na-eru n'okwu etinyela anya n'ọgbaaghara dapụtara n'etiti obodo abụọ ahụ

Fraịdee, 2 Ọktoba 2026 na 15:58:58

Akụkọ maka ọgbaaghara dapụtara n’etiti obodo abụọ a na-akpọ Aguleri na Umuoba Anam dị n’Anambra steeti nke butere ụda egbe ji ada aghara ghara.

Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 02, 2026

Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 02, 2026

Fraịdee, 2 Ọktoba 2026 na 10:01:04

Akụkọ ndị kachasị mkpa n’ụwa taa bụ Fraịde, Ọktoba 02, 2026.

Carter Efe na Speed Darlington: A kụọla Akpị den dere dem

Carter Efe na Speed Darlington: A kụọla Akpị den dere dem

Fraịdee, 2 Ọktoba 2026 na 09:18:47

Carter Efe emeriela Speed Darlington n’asọmpi Ọkpọ ha kụrụ n’ụbọchị Tọzde.

Anyị napụtara mmadụ 10 anyị hụrụ ebe ndị ojiegbe tọọrọ ndị njem – Ndị uweojii Imo Steeti

Anyị napụtara mmadụ 10 anyị hụrụ ebe ndị ojiegbe tọọrọ ndị njem – Ndị uweojii Imo Steeti

Fraịdee, 2 Ọktoba 2026 na 08:26:42

Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii Imo Steeti bụ Henry Okoye kwuru na ndị njem ahụ a tọọrọ gụnyere ndị ntoroọbịa na-efe ala nna ha nakwa ndị ọzọ, bụ ndị si Ibadan dị n’Oyo Steeti na-aga Uyo dị n’Akwa Ibom Steeti nakwa Bende dị n’Abia Steeti.

Dangote ga-amalite ịrụ ụlọọrụ mmanụ agbịdị ijeri dọla 16 ọhụrụ na mba Kenya

Dangote ga-amalite ịrụ ụlọọrụ mmanụ agbịdị ijeri dọla 16 ọhụrụ na mba Kenya

Wenezdee, 30 Septemba 2026 na 08:49:24

Ụlọọrụ Dangote Refinery a na-eme atụmatụ ya ga-ewe ego ruru ijeri dọla iri na isii ($16b) iji arụpụta ma bụrụkwa nke ga na-eshipụta mmanụ ruru barel narị puku asaa (700,000) ka ụbọchị ma ọ bụrụ na a rụchaa ya n’afọ 2030.